
Igbo - Mkpokota Ahumahu Obodo
Reviews:
0
Category:
Personalization


Description
Jiri okota Ahumahu Obodo wee gbanwee asụsụ Windows na-eji na PC gị maka ngagharị, mènu gasị, ozi-e, mwube, isiowku ènyèmaka, na ihe ndị ọzọ. Ị nwere ike ịnweta ọtụtụ ngwugwu Mkpokota Ahumahu Obodo site na Microsoft Store maka otu njìarụ ahụ. Ịgbanwe n’etiti ha na-ewe naanị nwa obere mpịkịnye n’ihuakwụkwọ Rijiọn na asụsụ na Mwube.
Product ID:
9PG4ZFJ48JSX
Release date:
2017-11-28
Last update:
2022-10-13